1Gị Onyenwe anyị ka m na-akpọku;
2Nụrụ arịrịọ m maka ebere
3Adọkpụrụla m tinyere ndị ajọ mmadụ,
4Kwụghachi ha dịka ọrụ ọjọọ ha
5Nʼihi na ha adịghị aghọta ọrụ niile nke Onyenwe anyị,
6Toonu Onyenwe anyị,
7Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m;
8Onyenwe anyị bụ ike nke ndị ya,
9Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị;28:9 Maọbụ, ndị nke gị