1Onyenwe anyị bụ ìhè27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8 m na nzọpụta m,
2Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ busoro m agha
3Ọ bụrụ na usuu ndị agha agbaa m gburugburu,
4Naanị otu ihe ka m rịọrọ nʼaka Onyenwe anyị,
5Nʼihi na nʼụbọchị nsogbu,
6Mgbe ahụ, a ga-eweli isi m elu
7Gee ntị mgbe m na-akpọku gị Onyenwe anyị.
8Obi m na-ekwu banyere gị, “Chọọ ihu ya!”
9Ezonarịla m ihu gị,
10Ọ bụrụrị na nne na nna m ahapụ m,
11Zi m ụzọ gị, O Onyenwe anyị;
12Ararala m nyefee nʼaka ndị kpọrọ m asị nʼihi ọchịchọ ha,
13Olileanya m bụ nke a:
14Chere Onyenwe anyị;