We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 26

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 25 Abụ Ọma Abụ Ọma 27 →

1Onyenwe anyị, biko kpepụta m,

2Tulee m, O Onyenwe anyị, ma nwakwaa m,

3Nʼihi na ejirila m ịhụnanya gị mere ihe nlere anya nye onwe m.

4Mụ na ndị na-aghọ aghụghọ adịghị enwe mmekọ ọbụla.

5Akpọrọ m otu ndị na-emebi iwu asị.

6Ana m asacha aka26:6 Ọ bụrụ na mmadụ asacha maọbụ kwọọ aka ya nʼihu ọha, ọ na-apụta ngọpụ site nʼihe na-ezighị ezi, maọbụ onye dị otu a na-asị, ikpe amaghị m. Abụ 73:13 m abụọ nʼọnọdụ emeghị ihe ọjọọ,

7Ana m abụkwa abụ ekele,

8O Onyenwe anyị, ahụrụ m ụlọ obibi gị nʼanya,

9Ebibikọtala mụ na ndị mmehie,

10ndị aka ha jupụtara nʼatụmatụ ọjọọ,

11Ma mụ onwe m na-ebi ndụ zuruoke;

12Ụkwụ m na-eguzo nʼala dị larịị;

← Abụ Ọma 25 Abụ Ọma Abụ Ọma 27 →