1Ọ bụ na gị Onyenwe anyị
2O Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi m.
3Ihere agaghị eme
4O Onyenwe anyị, zi m ụzọ gị niile,
5Duo m nʼeziokwu gị, kuzikwaara m ihe,
6Cheta, Onyenwe anyị, oke obi ebere na ịhụnanya gị,
7Echetala mmehie m mere nʼokorobịa m,
8Onye dị mma na onye ezi omume ka Onyenwe anyị bụ;
9Ọ na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi,
10Ụzọ niile nke Onyenwe anyị jupụtara nʼịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi,
11Nʼihi aha gị, O Onyenwe anyị,
12Olee mmadụ ahụ nke na-atụ egwu Onyenwe anyị?
13Ọ ga-ebi ogologo ụbọchị nke ndụ ya nʼime ịba ụba,
14Onyenwe anyị na-eme ka ndị ahụ na-atụ egwu ya mara
15Anya m abụọ na-elegide Onyenwe anyị mgbe niile;
16Chee m ihu ma gosi m ebere gị,
17Ihe mgbu nke obi m abaala ụba,
18Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya.
19Lee ka ndị iro m si mụbaa,
20Chebe ndụ m ma gbapụta m;
21Kwere ka ezi omume na izuoke bụrụ ihe ga-agba m gburugburu,
22O Chineke, Gbapụtakwa Izrel,