1Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke Onyenwe anyị;
2Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile,
3Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu Onyenwe anyị?
4Ọ bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha,
5Ha ga-anata ngọzị site nʼaka Onyenwe anyị,
6Otu a ka ọ ga-adịrị ọgbọ ndị ya,
7Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama,
8Onye bụ eze ebube24:8 Mkp 19:11-16 a?
9Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama,
10Onye bụ eze ebube a?