We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 22

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 21 Abụ Ọma Abụ Ọma 23 →

1Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m?

2O Chineke m, ana m akpọku gị nʼehihie, ma ị dịghị aza m,

3Nʼezie, i nọ nʼocheeze gị dịka Onye ahụ dị Nsọ;

4Nna anyị ha tụkwasịrị gị obi;

5Ha kpọkuru gị si otu a bụrụ ndị a zọpụtara;

6Abụ m idide, abụghị m mmadụ;

7Ndị niile hụrụ m na-achị m ọchị;

8“O na-atụkwasị Onyenwe anyị obi;

9Ma Onyenwe anyị, ọ bụ gị wepụtara m site nʼafọ nne m.

10Site nʼoge amụrụ m ka e nyefere m nʼaka gị.

11Anọla m ebe dị anya,

12Ọtụtụ oke ehi gbara m gburugburu;

13Ọdụm ndị na-agbọ ụja mgbe ha na-adọgbu anụ ọhịa

14A wụpụla m dịka mmiri,

15Ike ọbụla adịghịkwa m nʼahụ, dịka a ga-asị na m bụ ụrọ nke anwụ mịkọọrọ mmiri dị ya nʼime.

16Ọtụtụ nkịta agbaala m gburugburu;

17A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ;

18Ha na-eke uwe m nʼetiti ha,

19Ma gị, Onyenwe anyị, anọla m ebe dị anya;

20Napụta ndụ m site na mma agha,

21Gbapụta m site nʼọnụ ọdụm ndị a,

22Aga m ekwupụta aha gị nye ụmụnna m;

23Toonu Onyenwe anyị! Unu niile bụ ndị na-atụ egwu ya;

24Nʼihi na o ledaghị ahụhụ onye a na-akpagbu anya

25Isiokwu otuto m nʼetiti ọha mmadụ sitere na gị;

26Ndị ogbenye ga-eri nri, rijuo afọ ha,

27Nsọtụ elu ụwa niile ga-echeta,

28Nʼihi na ike ọchịchị bụ nke Onyenwe anyị,

29Ndị ọgaranya niile nke elu ụwa ga-eri oriri ma fee ya;

30Agbụrụ anyị ga-ejere ya ozi;

31Ha ga-ekwusa ezi omume ya

← Abụ Ọma 21 Abụ Ọma Abụ Ọma 23 →