We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 20

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 19 Abụ Ọma Abụ Ọma 21 →

1Ka Onyenwe anyị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị;

2Ya sitekwa nʼebe nsọ ya zitere gị inyeaka,

3Ya chetakwa aja niile ị chụrụ,

4Ya mezukwara gị ihe niile nke obi gị na-achọ,

5Anyị ga-eti mkpu ọṅụ maka mmeri i meriri,

6Ugbu a, amaara m

7Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha;

8Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa,

9O Onyenwe anyị, zọpụta eze!

← Abụ Ọma 19 Abụ Ọma Abụ Ọma 21 →