1Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke;
2Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu,
3Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu,
4Nʼụwa niile ka olu ha na-apụ gazuo,
5Ọ dị ka nwokorobịa lụrụ nwunye ọhụrụ mgbe o si nʼụlọ ndina ya na-apụta,
6Ọ na-esite nʼotu nsọtụ nke mbara eluigwe,
7Iwu Onyenwe anyị zuruoke;
8Iwu Onyenwe anyị ziri ezi,
9Ịtụ egwu Onyenwe anyị dị ọcha,
10Ha dị oke ọnụ karịa ọlaedo,
11Ọ bụ site na ha ka a na-adọ ohu gị aka na ntị;
12Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile?
13Chebe m, ka m ghara ilezi anya mehie megide gị.
14Kwere Onyenwe anyị, Onye mgbapụta m, na Oke nkume nchebe m,