We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 18

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 17 Abụ Ọma Abụ Ọma 19 →

1O Onyenwe anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m.

2Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.

3Akpọkuru m Onyenwe anyị, onye e kwesiri inye otuto,

4Ụdọ niile nke ọnwụ kere m agbụ;

5Ụdọ nke ili kere m gburugburu,

6Nʼọnọdụ oke mkpagbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị;

7Ụwa mere mkpọtụ, maa jijiji,

8Anwụrụ ọkụ sitere ya nʼimi pụta,

9O kewara mbara eluigwe, rịdata;

10Ọ nọkwasịrị nʼelu cherubim18:10 Cherubim bụ mmụọ ndị ahụ dị ike na ndị jupụtara nʼebube nke anya na-adịghị ahụ. Ọrụ ha bụ ibu ocheeze Ebube ahụ. Izk 1:26 felie elu,

11O mere ọchịchịrị ebe nzuzo ya, ihe mkpuchi nke gbara ya gburugburu,

12Site nʼìhè nke na-enwupụta nʼahụ ya, igwe ojii

13Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe bigbọọ;

14Ọ gbara àkụ ya, mee ka ndị iro gbasasịa,

15E kpughere ala ala nke oke osimiri,

16O sitere nʼelu setịpụ aka ya,

17Ọ napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike,

18Ha guzogidere m nʼụbọchị ihe ndakwasị m,

19Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara,

20Onyenwe anyị mesoro m dịka ezi omume m si dị;

21Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke Onyenwe anyị,

22Iwu ya niile dị nʼihu m,

23Abụ m onye na-enweghị ịta ụta nʼihu ya,

24Onyenwe anyị kwụghachiri m dịka ezi omume m si dị,

25Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi,

26Nʼebe onye dị ọcha nọ, ị na-egosi onwe gị onye dị ọcha,

27Ị na-azọpụta ndị dị umeala nʼobi,

28Ọ bụ gị, Onyenwe anyị, na-eme ka oriọna m na-enwu,

29Site nʼinyeaka gị, apụrụ m ịlụso igwe ndị agha ọgụ,

30Ma banyere Chineke, ụzọ ya zuruoke,

31Nʼihi na onye bụ Chineke, ma ọ bụghị naanị Onyenwe anyị?

32Ọ bụ Chineke na-enye m ike,

33Ọ na-eme ka ụkwụ m dị gara gara, dịka nke nne ele;

34Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha,

35Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,

36Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ,

37Achụrụ m ndị iro m ọsọ, jidekwa ha;

38Etidara m ha nʼala ebe ha enwekwaghị ike ibilite.

39Ọ bụ gị nyere m ike ibu agha,

40I mere ka ndị iro m tụgharịa gbapụ ọsọ.

41Ha bere akwa maka enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha.

42Egwepịara m ha nke ọma dịka ntụ nke ikuku na-ebufu;

43Ị napụtala m site nʼaka ndị na-alụso m ọgụ

44Ndị ala ọzọ na-ehulata nʼihu m nʼihi egwu,

45Obi na-ada ha mba;

46Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m!

47Ọ bụ Chineke ahụ onye na-abọrọ m ọbọ,

48onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m.

49Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche,

50Ọ na-enye eze ya mmeri dị ukwuu;

← Abụ Ọma 17 Abụ Ọma Abụ Ọma 19 →