We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 17

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 16 Abụ Ọma Abụ Ọma 18 →

1O Onyenwe anyị, nụrụ arịrịọ m ziri ezi,

2Ka mkpepụta m si nʼaka gị bịa;

3Ọ bụ ezie na ị nyochaala obi m,

4Ndị mmadụ agbalịala inye m ngarị

5Nzọ ụkwụ m akpafubeghị site nʼụzọ gị,

6Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m;

7Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube;

8Chebe m dịka mkpụrụ anya gị;

9site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu,

10Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri,

11Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu,

12Ha ka ọdụm agụụ na-agụ nke zoro onwe ya nʼọhịa,

13Onyenwe anyị, bilie guzogide ha, tigbuo ha.

14O Onyenwe anyị, zọpụta m site nʼaka ndị dị otu a,

15Ma mụ onwe m ga-ahụ ihu gị site nʼezi omume;

← Abụ Ọma 16 Abụ Ọma Abụ Ọma 18 →