1Chebe m, O Chineke,
2A gwara m Onyenwe anyị, “Ị bụ Onyenwe m,
3Ana m asị maka ndị nsọ bụ ndị nọ nʼala a,
4Iru ụjụ nke ndị ahụ na-agbaso chi ndị ọzọ ga-aba ụba.
5Onyenwe anyị, i nyeela m oke m na iko m;16:5 Iko a na-ekwu ihe banyere ya nʼebe a bụ iko a na-enye ndị akpọrọ oriri nʼoge mmemme. Dan 5:1-4
6Ọtụtụ oke ala niile dabara m nʼebe dị ezi mma;
7Aga m eto Onyenwe anyị, onye na-adụ m ọdụ;
8Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile.
9Nʼihi nke a, obi dị m ụtọ, ire m jupụtakwara nʼọṅụ;
10Nʼihi na ị gaghị ahapụ m nʼala mmụọ,
11I gosila m ụzọ ndụ;