We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 15

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 14 Abụ Ọma Abụ Ọma 16 →

1Onyenwe anyị, onye pụrụ ịnọgide nʼụlọnsọ ukwu gị?

2Onye na-ebi ndụ nke na-enweghị ịta ụta,

3Onye jụrụ ikwutọsị ndị ọzọ,

4onye na-eleda onye ajọ omume anya,

5onye na-agbazinye mmadụ ego na-anaghị ụma,

← Abụ Ọma 14 Abụ Ọma Abụ Ọma 16 →