1Onye nzuzu na-asị14:1 Maọbụ, na-eche nʼime obi ya,
2Onyenwe anyị sitere nʼeluigwe
3Mmadụ niile ewezugala onwe ha, ha niile abụrụla ndị ajọ omume riri ahụ;
4Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe?
5Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu,
6Unu ndị ajọ omume na-emebi atụmatụ ndị ogbenye,
7A sịkwarị na nzọpụta Izrel ga-esi na Zayọn pụta!