1Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m Onyenwe anyị?
2Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba
3Lekwasị m anya, ma zaa m, O Onyenwe anyị Chineke m.
4mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,”
5Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ;
6Aga m abụku Onyenwe anyị abụ,