We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 12

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 11 Abụ Ọma Abụ Ọma 13 →

1Onyenwe anyị, nyere anyị aka! Nʼihi na ndị ezi omume agwụla!

2O nwekwaghị onye eziokwu dị nʼọnụ ya nye onye agbataobi ya.

3Ka Onyenwe anyị wezuga egbugbere ọnụ niile na-ekwu okwu ire ụtọ

4Ndị na-asị,

5“Nʼihi na a na-apụnara ndị ogbenye ihe nʼihi ndị nọ na mkpa na-asụ ude,

6Okwu ọnụ Onyenwe anyị niile zuruoke,

7O Onyenwe anyị, i ga-edebe anyị nʼudo

8Ndị ajọ omume na-ejegharị nʼebe niile

← Abụ Ọma 11 Abụ Ọma Abụ Ọma 13 →