We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 11

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 10 Abụ Ọma Abụ Ọma 12 →

1Nʼime Onyenwe anyị ka m mere ebe mgbaba m.

2Nʼihi na ndị ajọ omume ekweela ụta ha;

3Mgbe a na-ebibi ntọala niile,

4Onyenwe anyị nọ nʼụlọnsọ ukwuu ya;

5Onyenwe anyị na-ele onye ezi omume ule,

6Ọ ga-eme ka nkume ọkụ zokwasị ndị ajọ omume

7Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ezi omume,

← Abụ Ọma 10 Abụ Ọma Abụ Ọma 12 →