We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 149

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 148 Abụ Ọma Abụ Ọma 150 →

1Toonu Onyenwe anyị!

2Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha;

3Ka ha jiri ite egwu too aha ya

4Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.

5Ka ndị nsọ ṅụrịa ọṅụ nʼime nsọpụrụ a,

6Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha,

7iji bọọrọ mba niile ọbọ

8iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha

9imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha.

← Abụ Ọma 148 Abụ Ọma Abụ Ọma 150 →