We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 150

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 149 Abụ Ọma

1Toonu Onyenwe anyị.

2Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya.

3Werenụ opi ike too ya,

4jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya,

5werenụ ogene too ya,

6Ka ihe niile na-eku ume too Onyenwe anyị.

← Abụ Ọma 149 Abụ Ọma