We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 147

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 146 Abụ Ọma Abụ Ọma 148 →

1Toonu Onyenwe anyị!

2Onyenwe anyị na-ewu Jerusalem:

3Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa

4Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile

5Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;

6Onyenwe anyị na-agba ndị dị umeala nʼobi ume

7Jirinụ ekele bụkuo Onyenwe anyị abụ;

8Ọ na-eji igwe ojii na-ekpuchi mbara eluigwe;

9Ọ na-enye ehi niile nri

10Mmasị ya adịghị nʼike nke ịnyịnya,

11Onyenwe anyị na-enwe mmasị nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ,

12O Jerusalem, jaa Onyenwe anyị mma;

13Nʼihi na o wusiela mkpọrọ ọnụ ụzọ ama gị niile ike,

14Ọ na-eme ka oke ala gị nwee udo,

15Ọ na-ezipụ iwu ya nʼelu ụwa niile;

16Ọ na-atụsa snoo nʼala dịka ajị anụ,

17Ọ na-atụdata mkpụrụ mmiri ya dị ka mkpụrụ okwute.

18Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha;

19O kpugheela okwu ya nye Jekọb,

20O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a.

← Abụ Ọma 146 Abụ Ọma Abụ Ọma 148 →