1Toonu Onyenwe anyị.
2Aga m eto Onyenwe anyị ogologo ndụ m niile;
3Atụkwasịla ụmụ eze obi gị,
4Mgbe mmụọ ha pụrụ, ha na-alaghachi nʼaja146:4 Ekl 12:7;
5Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye inyeaka ya bụ Chineke nke Jekọb,
6Onye kere eluigwe na ụwa,
7Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu
8Onyenwe anyị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì,
9Onyenwe anyị na-echebe ndị ọbịa,
10Onyenwe anyị na-achị ruo ebighị ebi,