We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 144

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 143 Abụ Ọma Abụ Ọma 145 →

1Otuto dịrị Onyenwe anyị, onye bụ oke nkume m,

2Ọ bụ Chineke m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike,

3O Onyenwe anyị, gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche echiche banyere ya,144:3 Abụ 8:4

4Mmadụ dị ka otu nkuume;

5O Onyenwe anyị, kewaa eluigwe rịdata;

6Zipụ amụma ka o chụsasịa ndị iro niile;

7Site nʼelu setịpụ aka gị;

8ndị ọnụ ha jupụtara nʼụgha,

9O Chineke, aga m abụku gị abụ ọhụrụ.

10gị onye na-enye ndị eze mmeri,

11gbapụta m;

12Mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom anyị, nʼoge okorobịa ha,

13Ọba anyị niile ga-ejupụta nʼihe oriri

14igwe ehi anyị ga-adọkpụ ibu dị arọ.

15Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị ihe ndị a dịịrị;

← Abụ Ọma 143 Abụ Ọma Abụ Ọma 145 →