We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 143

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 142 Abụ Ọma Abụ Ọma 144 →

1O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m,

2Edubatala m nʼọnọdụ ikpe m ikpe,

3Onye iro na-achụ m ọsọ,

4Ya mere mmụọ m na-ada mba nʼime m

5Ana m echeta ụbọchị niile ndị ahụ gara aga;

6Ana m agbasa aka m abụọ nye gị;

7O Onyenwe anyị, zaa m ọsịịsọ;

8Mee ka m nụrụ okwu ịhụnanya gị nke na-adịghị agharịpụ nʼisi ụtụtụ,

9O Onyenwe anyị, gbapụta m site nʼaka ndị iro m,

10Kuziere m ime uche gị,

11O Onyenwe anyị, nʼihi aha gị chebe ndụ m;

12Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m;

← Abụ Ọma 142 Abụ Ọma Abụ Ọma 144 →