1Etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa;
2Ekwupụtara m ihe na-esogbu m nʼihu ya,
3Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m,
4Lee anya nʼaka nri m ma hụ
5Ana m etiku gị mkpu akwa, o Onyenwe anyị,
6Gee ntị na mkpu akwa m,
7Mee ka m nwere onwe m site nʼụlọ mkpọrọ,
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib
1Etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa;
2Ekwupụtara m ihe na-esogbu m nʼihu ya,
3Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m,
4Lee anya nʼaka nri m ma hụ
5Ana m etiku gị mkpu akwa, o Onyenwe anyị,
6Gee ntị na mkpu akwa m,
7Mee ka m nwere onwe m site nʼụlọ mkpọrọ,