We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 138

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 137 Abụ Ọma Abụ Ọma 139 →

1O Onyenwe anyị, aga m eji obi m niile too gị;

2Aga m akpọ isiala nʼebe ụlọnsọ ukwu gị dị

3Mgbe m kpọkuru gị, ị zara m;

4O Onyenwe anyị, ka ndị eze niile nọ nʼụwa too gị,

5Ka ha bụọ abụ banyere ụzọ niile nke Onyenwe anyị,

6Nʼagbanyeghị na Onyenwe anyị dị ukwuu, ọ na-elekwasị ndị dị umeala nʼobi anya,

7A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu,

8Onyenwe anyị ga-emezuru m ihe niile o kwadoro m;138:8 Fil 1:6

← Abụ Ọma 137 Abụ Ọma Abụ Ọma 139 →