We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 137

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 136 Abụ Ọma Abụ Ọma 138 →

1Nʼakụkụ iyi niile Babilọn ka anyị nọdụrụ ala kwaa akwa

2Ọ bụ nʼosisi pọpla

3Nʼebe ahụ ka ndị dọtara anyị nʼagha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,

4Ma, olee otu anyị ga-esi bụọ abụ Onyenwe anyị

5Ọ bụrụ na m echezọọ gị, Jerusalem,

6Ọ bụrụ na m echezọọ gị,

7Cheta, o Onyenwe anyị, ihe ndị Edọm mere

8Gị ada Babilọn, onye a ghaghị ịla nʼiyi,

9onye ahụ ga-achịrị ụmụ gị ndị na-aṅụ ara

← Abụ Ọma 136 Abụ Ọma Abụ Ọma 138 →