1Toonu Onyenwe anyị.
2unu ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị,
3Toonu Onyenwe anyị, nʼihi na Onyenwe anyị dị mma;
4Nʼihi na Onyenwe anyị ahọpụtala Jekọb nye onwe ya,
5Amaara m na Onyenwe anyị dị ukwuu,
6Onyenwe anyị na-eme ihe ọbụla masịrị ya
7Ọ bụ ya na-eme ka igwe ojii na-apụta site nʼakụkụ niile nke ụwa.
8O tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼala Ijipt,
9O zipụrụ ihe ịrịbama ya dị iche iche na ọrụ ebube ya niile nʼetiti unu, o Ijipt,
10O tigburu ọtụtụ mba dị ukwuu nʼọnụọgụgụ,
11Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait,
12O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya,
13O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi
14Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya.
15Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ,
16Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,
17Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,
18Ndị na-eme ha ga-adị ka ha.
19Ndị Izrel, toonu Onyenwe anyị.
20Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị;
21Ka otuto dịrị Onyenwe anyị site na Zayọn,