We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 134

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 133 Abụ Ọma Abụ Ọma 135 →

1Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile

2Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya134:2 1Tm 2:8

3Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa

← Abụ Ọma 133 Abụ Ọma Abụ Ọma 135 →