1Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge,
2“Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge,
3Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi,
4Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume;
5Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị
6Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ
7nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ,
8Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha,