We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 128

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 127 Abụ Ọma Abụ Ọma 129 →

1Ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị,

2Ị ga-eri mkpụrụ ọrụ aka gị;

3Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị

4Otu a ka a ga-esi gọzie nwoke ahụ

5Ka Onyenwe anyị gọzie gị site na Zayọn

6ka ị dị ndụ hụ ụmụ ụmụ gị.

← Abụ Ọma 127 Abụ Ọma Abụ Ọma 129 →