We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 130

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 129 Abụ Ọma Abụ Ọma 131 →

1O Onyenwe anyị, ọ bụ site nʼebe dị omimi ka m na-ebeku gị akwa.

2Onyenwe anyị, nụrụ olu m.

3O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile,

4Ma ọ bụ nʼaka gị ka mgbaghara mmehie130:4 Ọpụ 34:7; Neh 9:17; Dan 9:9 dị;

5Ana m echere Onyenwe anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya,

6Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị

7Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na Onyenwe anyị,

8Ya onwe ya, ga-agbapụta Izrel

← Abụ Ọma 129 Abụ Ọma Abụ Ọma 131 →