1Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma;
2Ka ụmụ Izrel kwupụta nʼonwe ha sị,
3Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị,
4Ka ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị kwuo sị,
5Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị,
6Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu.
7Onyenwe anyị nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka.
8Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
9Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
10Mba niile gbara m gburugburu
11Ha gbara m gburugburu,
12Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ,
13Akwaghachiri m azụ, agaara m ada,
14Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m;
15Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri
16Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu;
17Agaghị m anwụ,
18Onyenwe anyị tara m ahụhụ nke ukwuu,
19Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume;
20Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị,
21Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m;
22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,
23nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị,
24Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere,
25O Onyenwe anyị, zọpụta anyị;
26Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.
27Onyenwe anyị bụ Chineke,
28Ị bụ Chineke m, aga m eto gị;
29Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma,