We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 117

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 116 Abụ Ọma Abụ Ọma 118 →

1Toonu Onyenwe anyị, unu mba niile dị iche iche.

2Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu.

← Abụ Ọma 116 Abụ Ọma Abụ Ọma 118 →