We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 119

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 118 Abụ Ọma Abụ Ọma 120 →

1Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ụzọ ha na-enweghị ihe ịta ụta ọbụla,

2Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ụkpụrụ ya

3Ha adịghị eme ihe ọjọọ ọbụla;

4I doola ụkpụrụ

5Ọ ga-adị m mma ma ọ bụrụ na m anọgidesie ike

6Mgbe ahụ, ihere agaghị eme m

7Aga m eji obi ziri ezi too gị

8Aga m erubere iwu gị niile isi;

9Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?

10Eji m obi m niile na-achọsi gị ike.

11Ezoola m okwu gị niile nʼobi m,

12Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị;

13Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa

14Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile

15Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị

16Iwu gị na-amasị m;

17Meere ohu gị ihe ọma, ka m nwe ike dị ndụ;

18Kpughee anya m abụọ

19Abụ m onye ọbịa nʼelu ụwa;

20Nʼoge niile, ihe banyere iwu gị niile

21Ị na-abara ndị mpako mba, ha bụ ndị a bụrụ ọnụ

22Site nʼebe m nọ wepụ ịchị ọchị na nlelị,

23Nʼagbanyeghị na ndịisi nọkọrọ na-ekwulu m,

24Ụkpụrụ gị niile bụ ihe na-amasị m;

25Mkpụrụobi m na-arapara nʼuzuzu;

26Akọwaara m gị ụzọ m niile, ị zakwara m;

27Mee ka m ghọta ozizi ụkpụrụ gị;

28Iru ụjụ emeela ka mkpụrụobi m daa mba;

29Chebe m pụọ nʼụzọ aghụghọ niile;

30Ahọrọla m ụzọ ikwesi ntụkwasị obi;

31O Onyenwe anyị, ana m ejigidesi iwu gị niile aka ike;

32Aga m agbaso iwu gị niile

33O Onyenwe anyị, zi m ụzọ m ga-esi gbasoo iwu gị niile;

34Nye m nghọta, aga m edebe iwu gị

35Duo m nʼụzọ nke iwu gị niile,

36Mee ka obi m chee ihu nʼiwu gị niile

37Wepụ anya m site nʼihe na-abaghị uru;

38Mezuo nkwa i kwere ohu gị,

39Wepụ nkọcha nke m na-atụ egwu ya,

40Ụkpụrụ gị na-agụsị m agụụ ike!

41O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị nke na-adịgide bịakwasị m,

42mgbe ahụ, aga m azaghachi onye ahụ na-achị m ọchị,

43Esitela nʼọnụ m napụ okwu nke eziokwu,

44Aga m anọgide na-erubere iwu gị isi

45Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe

46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze

47nʼihi na iwu gị na-amasị m

48Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya,

49Cheta okwu i nyere ohu gị,

50Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a:

51Ndị mpako na-akwa m emo na-esepụghị aka,

52O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie,

53Ana m ewe iwe nke ukwu nʼihi ndị ajọ omume,

54Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m

55Nʼabalị, o Onyenwe anyị, ana m echeta aha gị,

56Nke a bụrịị ihe m na-eme oge niile:

57O Onyenwe anyị, ị bụ ihe nketa m;

58Ejirila m obi m niile chọọ ihu gị;

59Echeela m echiche banyere ụzọ m niile,

60Aga m eme ngwangwa, agaghị atụfu oge

61A sịkwarị na ndị ajọ omume ejiri ụdọ kee m agbụ,

62Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele

63Abụ m enyi ndị niile na-atụ egwu gị,

64O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị;

65Meere ohu gị ihe ọma

66Zi m ihe ọmụma na ikpe ziri ezi

67Tupu m nwee nsogbu, a kpafuru m,

68I dị mma, ihe i na-eme ziri ezi;

69Nʼagbanyeghị na ndị mpako a gbasaala okwu ụgha techie m,

70Obi ha siri ike, ọ dịghị ihe na-emetụta ha,

71Ọ dị mma na m tara ahụhụ

72Iwu si nʼọnụ gị pụta dị oke ọnụahịa nye m

73Aka gị kere m, kpụọkwa m;

74Ka ndị na-atụ egwu gị ṅụrịa mgbe ha hụrụ m,

75O Onyenwe anyị, amaara m na iwu gị niile ziri ezi,

76Ka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ kasịe m obi,

77Ka ọmịiko gị bịakwasị m, ka m nwee ike dị ndụ,

78Ka ihere mee ndị mpako nʼihi ihe ọjọọ ha mere m na-enweghị ihe m mere;

79Ka ndị niile na-atụ egwu gị bịakwute m,

80Ka m were obi zuruoke na-agbaso ụkpụrụ gị niile,

81Mkpụrụobi m na-ada mba site nʼọchịchọ ya maka nzọpụta gị,

82Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nkwa gị;

83Nʼagbanyeghị na adị m ka karama akpụkpọ119:83 Ọ bụ ihe eji agbanye mmanya, nʼelu ekwu isi nri a kwanyere ọkụ ka a na-ekonye karama akpụkpọ anụ a gbanyere mmanye ọhụrụ. Nke a bụ iji mee ka mmanya ahụ nwee ike gbaa ụka ọsịịsọ. Nʼihi na-edebere ya nʼọkụ, akpụkpọ anụ ahụ na-akpọ nku, taa ahụ, dị ochie, bụrụkwa ihe na-abaghị uru ọzọ na ihe a na-atụfu atụfu. nke dị nʼanwụrụ ọkụ,

84Ruo olee mgbe ka ohu gị ga-anọgide na-eche?

85Ndị mpako na-egwuru m olulu,

86Iwu gị niile kwesiri ntụkwasị obi;

87Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi,

88Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m,

89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;119:89 Aịz 40:8; Mat 24:35; 1Pt 1:25

90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ;

91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike,

92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m,

93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile,

94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị;

95Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi,

96Ana m ahụ nsọtụ ihe niile zuruoke,

97O, otu m si hụ iwu gị nʼanya!

98Iwu gị na-eme ka amamihe m karịa nke ndị iro m,

99Enwere m nghọta karịa ndị na-ezi m ihe,

100Enwere m nghọta karịa ndị okenye

101Ajụrụ m ajụ ije ije nʼụzọ ọjọọ ọbụla

102Ewezugaghị m onwe m nʼiwu gị niile,

103Lee ka okwu gị niile si atọ m ụtọ,

104A na-enweta nghọta site nʼụkpụrụ gị niile;

105Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m

106Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike,

107Ataala m ahụhụ nke ukwuu;

108O Onyenwe anyị, nabata otuto afọ ofufu niile nke si nʼọnụ m,

109Mkpụrụobi m na-adị m nʼọbụaka m oge niile,

110Ndị ajọ omume esielera m ọnya,

111Iwu gị niile bụ ihe nketa m ruo mgbe ebighị ebi;

112Obi m ekpebiela idebe ụkpụrụ gị

113Ana m akpọ ndị na-enwe obi abụọ asị,

114Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m;

115Sitenụ nʼebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ,

116Gbaa m ume dịka nkwa gị si dị, aga m adịkwa ndụ;

117Kwagide m, aga m abụ onye a gbapụtara;

118Ị na-ajụ ndị niile na-adịghị edebe iwu gị,

119Ị na-ekpochapụ ndị ajọ omume dịka unyi a na-ekpofu ekpofu;

120Anụ ahụ m na-ama jijiji nʼihi ịtụ egwu gị;

121Emeela m ihe dị mma na ihe ziri ezi;

122Kwee ohu gị nkwa na ị ga-elekọta ya;

123Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gị

124Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị

125Abụ m ohu gị, nye m nghọta,

126O Onyenwe anyị, oge eruola mgbe ị ga-arụ ọrụ,

127Nʼihi na ahụrụ m iwu gị niile nʼanya

128nʼihi na m na-ahụta ụkpụrụ gị niile ka ihe ziri ezi,

129Iwu gị niile dị ịtụnanya;

130Mkpughepụ na nkọwa nke okwu gị na-enye ìhè;

131Ana m asaghe ọnụ m na-ekupụ ume ike ike,

132Chee m ihu, meere m ebere,

133Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị;

134Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m,

135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị.

136Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu

137O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume,

138Ụkpụrụ gị niile ziri ezi;

139Nʼihi na ndị iro m na-elefu okwu gị anya,

140Nkwa gị niile bụ ihe enyochara nke ọma,

141Ọ bụ ezie na m bụ onye dị ala, na onye a na-eleda anya,

142Ezi omume gị na-adị ruo mgbe ebighị ebi.

143Nsogbu na ihe mgbu adakwasịla m,

144Iwu gị niile bụ ezi omume ruo mgbe ebighị ebi;

145Eji m obi m niile na-akpọ oku; zaa m o Onyenwe anyị,

146Ana m akpọku gị; zọpụta m

147Tupu chị na-abọ, ana m ebili, na-akwa akwa maka enyemaka;

148Ana m amụ anya abalị nʼelu ihe ndina m,

149Nụrụ olu m dịka ịhụnanya gị si dị;

150Ndị na-atụpụta atụmatụ ọjọọ nọ nso

151Ma ị nọ nso, Onyenwe anyị;

152Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị,

153Ledata anya ka ị hụ ịta ahụhụ m ma gbapụta m,

154Kpepụta m, gbapụta m,

155Nzọpụta dị anya nʼebe ndị na-eme ihe ọjọọ nọ,

156O Onyenwe anyị, ọmịiko gị dị ukwuu;

157Ndị iro m na ndị na-akpagbu m dị ọtụtụ,

158Ana m asọ ndị niile na-enweghị okwukwe nʼime gị oyi,

159Lee ka m si hụ ụkpụrụ gị niile nʼanya;

160Okwu gị niile bụ eziokwu;

161Ndịisi na-emegbu m na-enweghị ihe m mere,

162Ana m aṅụrị ọṅụ nʼime nkwa gị

163Akpọrọ m okwu ụgha asị, ọ bụkwa ihe arụ nʼebe m nọ,

164Aga m eto gị ugboro asaa nʼụbọchị,

165Ndị hụrụ iwu gị nʼanya nwere udo dị ukwuu,

166Ana m echere nzọpụta gị, o Onyenwe anyị,

167Ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi

168Ana m erubere ụkpụrụ na iwu gị niile isi,

169Ka akwa m ruo gị ntị, o Onyenwe anyị;

170Ka arịrịọ m ruo gị ntị;

171Ka ọnụ m jupụta nʼotuto,

172Ka m jiri ire m bụọ abụ banyere okwu gị,

173Nọọ na njikere oge niile inyere m aka,

174Ana m ele anya nzọpụta gị, o Onyenwe anyị,

175Kwere ka m dịrị ndụ ka m nwee ike ito gị,

176Akpafuola m dịka atụrụ nke furu efu,

← Abụ Ọma 118 Abụ Ọma Abụ Ọma 120 →