1Mgbe ụmụ Izrel si nʼala Ijipt pụta,
2Juda ghọrọ ebe nsọ Chineke,
3Osimiri hụrụ ya, gbaa ọsọ,114:3 Ọpụ 14:21
4Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule;
5Gịnị mere gị oke osimiri, i ji na-agba ọsọ?
6Gịnị na-eme unu, ugwu ukwu niile unu ji na-awụli elu dịka ụmụ ebule?
7Ka ụwa niile maa jijiji nʼihu Onyenwe anyị,
8onye mere ka oke nkume ghọọ ọdọ mmiri,