We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 113

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 112 Abụ Ọma Abụ Ọma 114 →

1Toonu Onyenwe anyị!

2Ka aha Onyenwe anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi

3Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya,

4Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile,

5Onye dị ka Onyenwe anyị Chineke anyị,

6onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị

7Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu

8ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ,

9Ọ na-eme ka nwanyị aga biri nʼụlọ nke ya

← Abụ Ọma 112 Abụ Ọma Abụ Ọma 114 →