We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 112

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 111 Abụ Ọma Abụ Ọma 113 →

1Toonu Onyenwe anyị.

2Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ;

3Akụnụba na-adịgide nʼụlọ ya;

4Ìhè na-enwuru ndị na-eme ihe ziri ezi, ọ bụladị nʼime ọchịchịrị,

5Ihe ọma ga-abịara onye ahụ na-eme ebere na-ejikwa obi ya agbazinye ndị mmadụ ihe,

6Nʼezie, agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya;

7Ọ gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ;

8Obi ya siri ike, ọ gaghị atụ egwu ihe ọbụla;

9Ọ gbasapụrụ aka ya nye ndị ogbenye onyinye dị iche iche,

10Iwe ga-ewe onye ajọ omume mgbe ọ ga-ahụ ya,

← Abụ Ọma 111 Abụ Ọma Abụ Ọma 113 →