We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 111

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 110 Abụ Ọma Abụ Ọma 112 →

1Toonu Onyenwe anyị!

2Ọrụ niile Onyenwe anyị na-arụ dị ukwuu;

3Ọrụ ya jupụtara nʼebube na ịma mma,

4O meela ka e cheta ọrụ ebube ya niile;

5Ọ na-egboro ndị na-atụ egwu ya mkpa ihe oriri;

6O gosila ndị ya ike nke ọrụ ya niile,

7Ọrụ aka ya niile bụ ihe kwesiri ekwesi na ikpe ziri ezi;

8E hiwere ha ịdị ruo mgbe niile ebighị ebi,

9O wetaara ndị ya mgbapụta;

10Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite amamihe;

← Abụ Ọma 110 Abụ Ọma Abụ Ọma 112 →