1Onyenwe anyị gwara Onyenwe m okwu sị ya:
2Onyenwe anyị ga-eme ka ike ọchịchị gị site na Zayọn ruo ala ndị ọzọ;
3Nʼụbọchị ị ga-ebu agha,
4Onyenwe anyị aṅụọla iyi,
5Onyenwe anyị nọ nʼaka nri gị.
6Ọ ga-ekpe mba niile ikpe, na-atụkọta ndị nwụrụ anwụ,
7Ọ ga-aṅụ mmiri site nʼiyi nta nke dị nʼakụkụ ụzọ;