We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 109

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 108 Abụ Ọma Abụ Ọma 110 →

1O Chineke, onye m na-eto,

2nʼihi na ndị ajọ omume na ndị aghụghọ

3Ha na-eji okwu ịkpọ asị gbaa m gburugburu;

4Nʼọnọdụ ịhụnanya m hụrụ ha, ha na-ebo m ebubo

5Ha ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma m mere,

6Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya;

7Mgbe a ga-ekpe ya ikpe, ka ọ bụrụ onye ikpe mara,

8Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole,

9Ka ụmụ ya ghọọ ndị na-enweghị nna,

10Ka ụmụ ya ghọọ ndị arịrịọ na-enweghị ebe obibi,

11Ka ndị o ji ụgwọ kwakọrọ ihe niile o nwere,

12Ka onye ọbụla ghara igosi ya obiọma;

13Kama ka ụmụ ụmụ ya niile nwụsịa,

14Ka Onyenwe anyị chetakwa mmehie niile nke nna nna ya ha,

15Ka Onyenwe anyị na-echeta mmehie ha oge niile;

16Nʼihi na ọ dịghị mgbe o chere echiche banyere imere onye ọzọ obi ebere,

17Ọ hụrụ ịbụ ndị ọzọ ọnụ nʼanya,

18O yikwasịrị ịbụ ọnụ dịka uwe ya;

19Ka ọ dịịrị ya ka uwe mwụda nke e kere ya gburugburu dịka akwa,

20Onyenwe anyị, mee ka nke a bụrụ ụdị ụgwọ ọrụ ndị iro m ga-anata,

21Ma gị onwe gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị

22Nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa,

23Ana m efu109:23 Maọbụ, agba barịị dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ dara;

24Ike agwụla ikpere m, nʼihi ibu ọnụ;

25Aghọọla m onye e ji eme ihe ọchị nye ndị na-ebo m ebubo,

26Nyere m aka, o Onyenwe anyị Chineke m;

27Ka ha mara na ọ bụ aka gị,

28Ha nwere ike nọgide na-abụ ọnụ, ma ị ga-agọzi;

29A ga-eji ihere yikwasị ndị na-ebo m ebubo dịka uwe

30Aga m eji ọnụ m jaa Onyenwe anyị mma nke ukwuu;

31Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa,

← Abụ Ọma 108 Abụ Ọma Abụ Ọma 110 →