We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 108

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 107 Abụ Ọma Abụ Ọma 109 →

1Obi m dị njikere, o Chineke;

2Teta! Ụbọ akwara na une!

3Aga m eto gị, O Onyenwe anyị, nʼetiti mba niile;

4Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe;

5Ka e bulie gị elu, o Chineke, karịa eluigwe niile,

6Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka,

7Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị,

8Gilead bụ nke m, Manase bụkwa nke m;

9Moab bụ efere ịkwọ aka m,

10Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike?

11Ọ bụghị gị, o Chineke? Gị onye jụrụ anyị,

12Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,

13Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri,

← Abụ Ọma 107 Abụ Ọma Abụ Ọma 109 →