We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 106

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 105 Abụ Ọma Abụ Ọma 107 →

1Toonu Onyenwe anyị.

2Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke Onyenwe anyị na-arụ

3Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi,

4O Onyenwe anyị, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma,

5ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara,

6Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere;

7Mgbe nna nna anyị ha nọ nʼIjipt,

8Ma ọ zọpụtara ha nʼihi aha ya,

9Ọ baara Osimiri Uhie mba, ọ tachaa;

10Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị;

11Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile;

12Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile,

13Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ,

14Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha;

15Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya,

16Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide Mosis

17Ala meghere loda Datan,

18Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha;

19Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi,

20Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa

21Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha,

22ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham,

23Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi,

24Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya,

25Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha;

26Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi

27mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche,

28Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị Baal nke Peoa,

29ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo Onyenwe anyị iwe,

30Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi,

31A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya

32Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe,

33nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke,

34Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ

35Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ,

36Ha fere arụsị ha ofufe,

37Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị

38Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla,

39Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha;

40Nʼihi nke a, iwe were Onyenwe anyị megide ndị ya;

41Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche,

42Ndị iro ha mekpara ha ahụ

43Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha,

44Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha,

45nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya,

46Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha

47O Onyenwe anyị Chineke anyị, zọpụta anyị,

48Otuto dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nke Izrel,

← Abụ Ọma 105 Abụ Ọma Abụ Ọma 107 →