We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 104

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 103 Abụ Ọma Abụ Ọma 105 →

1Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị.

2Ọ na-eji ìhè kpuchie onwe ya dịka akwa;

3na-atọ ntọala ụlọ elu ya nʼelu mmiri.104:3 Ems 9:6

4O ji oke ifufe mere ihe na-ejere ya ozi,

5Ọ bụ ya tọrọ ntọala ụwa;

6I gbokwasịrị ogbu mmiri nʼelu ya dịka ọ bụ uwe ka i yikwasịrị ya,

7Ma mgbe ị bara mba, mmiri ahụ gbapụrụ,

8Ha sitere nʼelu ugwu niile,

9Ị kpara oke nye ha, nke ha na-agaghị agafe,

10Ọ na-eme ka mmiri, site nʼala na-asọpụta na ndagwurugwu,

11Ha na-enye anụ ọhịa niile mmiri ọṅụṅụ

12Nʼosisi dị nʼakụkụ ha ka ụmụ anụ ufe nke eluigwe ga-anọ wuo akwụ ha;

13Ọ na-esite nʼeluigwe na-ezidata mmiri ozuzo nʼelu ugwu niile;

14Ọ na-eme ka ahịhịa puputara anụ ụlọ,

15mmanya nke na-enye obi mmadụ aṅụrị,

16A na-agba osisi niile nke Onyenwe anyị mmiri nke ọma,

17Ụmụ nnụnụ na-ewu akwụ ha;

18Ugwu niile dị elu dịịrị ewu ọhịa;

19I mere ọnwa ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-agụ oge na mgbe dị iche iche;

20Ị na-eme ka ọchịchịrị bịa, ọ bụrụ abalị;

21Ụmụ ọdụm na-agbọ ụja ha na-elegharị anya anụ ha ga-adọgbu,

22Nʼisi ụtụtụ mgbe anwụ wara,

23Ụmụ mmadụ na-amalitekwa ọrụ ha nʼisi ụtụtụ,

24Onyenwe anyị, ọrụ aka gị dị ọtụtụ.

25Leenụ osimiri nke buru ibu saakwa mbara;

26Nʼebe ahụ ka ụgbọ mmiri niile na-ejegharị,

27Ha niile na-adabere na gị,

28Ị na-enye ha nri;

29Mgbe i zonarịrị ha ihu gị,

30Mgbe i zipụrụ mmụọ gị,

31Ka ebube Onyenwe anyị dịgide site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi;

32onye na-ele ụwa anya, ụwa amaa jijiji,

33Aga m abụku Onyenwe anyị abụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ m;

34Ka ntụgharị uche m niile bụrụ ihe na-atọ ya ụtọ,

35Ka e kpochapụ ndị mmehie niile site nʼụwa.

← Abụ Ọma 103 Abụ Ọma Abụ Ọma 105 →