We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 103

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 102 Abụ Ọma Abụ Ọma 104 →

1Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị;

2Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị;

3ọ bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile;

4onye na-agbapụta ndụ gị site nʼolulu

5onye na-eji ezi ihe na-emejupụta ọchịchọ gị niile,

6Onyenwe anyị na-arụ ọrụ ezi omume,

7O mere ka Mosis mata ụzọ ya,

8Onyenwe anyị nwere obi ọmịiko na-emekwa amara.

9Iwe ya anaghị adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

10ọ bụghị dịka mmehie anyị si dị ka ọ na-emeso anyị,

11Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,

12Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ,

13Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ,

14nʼihi na ya onwe ya maara otu e si kpụọ anyị,

15Ebe mmadụ nọ, ụbọchị ya niile dị ka ahịhịa,

16ifufe na-efesi ya ike, ọ na-adakwa,

17Ma ịhụnanya Onyenwe anyị na-adịgide site

18nye ndị ahụ niile na-edebe ọgbụgba ndụ ya

19Onyenwe anyị emeela ka ocheeze ya guzosie ike nʼeluigwe,

20Toonu Onyenwe anyị, unu ndị mmụọ ozi ya,

21Toonu Onyenwe anyị unu usuu ndị agha ya niile;

22Toonu Onyenwe anyị, ọrụ aka ya niile

← Abụ Ọma 102 Abụ Ọma Abụ Ọma 104 →