1Nụrụ ekpere m, O Onyenwe anyị;
2Ezonarịla m ihu gị
3Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ;
4Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa;
5Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ,
6Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara,
7Ana m amụ anya abalị niile;
8Ụbọchị niile, ndị iro m na-eji m eme ihe ọchị;
9Nʼihi na ejirila m ntụ mere ihe oriri m,
10nʼihi oke iwe gị,
11Ụbọchị m niile dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ na-ada.
12Ma gị Onyenwe anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi;
13Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe Zayọn nọ,
14Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị;
15Mba niile ga-atụ egwu aha Onyenwe anyị,
16Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ewugharị Zayọn,
17Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa;
18Ka e depụta ihe ndị a maka ọgbọ nke dị nʼihu,
19“Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya,
20ịnụ ịsụ ude nke ndị a tụrụ mkpọrọ
21Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha Onyenwe anyị na Zayọn;
22mgbe mba niile na alaeze niile,
23O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m;
24Nʼihi ya, ekwuru m sị,
25Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa,
26Ha ga-ala nʼiyi, ma ị ga-adịgide;
27Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe,102:27 Aịz 41:1; Aịz 43:10; Mal 3:6; Hib 13:8; Jem 1:17
28Ụmụ ndị ohu gị ga-ebigide;