We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 8

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 7 Ilu Ilu 9 →

1Ọ bụ na amamihe adịghị eti mkpu?

2Ọ na-eguzo nʼelu ebe niile dị elu nʼokporoụzọ,

3Nʼọnụ ụzọ nke obodo niile

4ọ na-asị, “Ụmụ mmadụ geenụ m ntị;

5Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke;

6Geenụ m ntị, nʼihi na enwere m okwu dị mkpa m ga-agwa unu;

7Ọnụ m na-ekwu eziokwu

8Ndụmọdụ m zuruoke, ọ dịkwa mma.

9Nʼebe onye nwetara nghọta nọ, okwu m doro anya;

10Họrọ ịdọ aka na ntị m karịa ọlaọcha

11Amamihe dị mkpa karịa nkume rubi dị oke ọnụahịa.

12“Mụ onwe m bụ amamihe na ezi nghọta na-agakọta.

13Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ ịkpọ ihe ọjọọ asị.

14Ndụmọdụ na ezi nghọta bụ nke m;

15Site na m ka ndị eze ji achị,

16Site na m ka ndị eze ji achị

17Ndị niile hụrụ m nʼanya ka m na-ahụ nʼanya.

18Ana m ekenye ụba na nsọpụrụ,

19Onyinye m na-enye dị mma karịa ọlaọcha,

20Ana m aga ije nʼụzọ ezi omume,

21Ndị niile hụrụ m nʼanya, na-eketa akụnụba.

22“Onyenwe anyị kpụrụ m dịka mmalite ụzọ ya,

23Site nʼebighị ebi gara aga ka m dị;

24Anọ m na-adị tupu e kee ogbu mmiri,

25tupu e kee ugwu ukwu

26E, amụọla m rịị tupu Chineke ekee ụwa

27Anọ m ya mgbe o doziri mbara eluigwe nʼọnọdụ ya,

28mgbe o hiwere mbara eluigwe,

29mgbe ọ kpara oke nye osimiri ebe ọ ga-akwụsị,

30Oge ahụ niile ka m na-anọ nʼakụkụ ya dịka onye ǹka.

31Ihe niile o kere tọkwara m ụtọ,

32“Nʼihi ya, ụmụ m ndị ikom, geenụ m ntị;

33Gee ntị na ndụmọdụ m ka ị bụrụ onye maara ihe,

34Ngọzị dịrị mmadụ ahụ na-aṅa ntị nʼokwu m,

35nʼihi na onye ọbụla chọtara m chọtara ndụ;

36Ma onye na-enweghị ike chọta m na-emerụ onwe ya ahụ;

← Ilu 7 Ilu Ilu 9 →