We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 27

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 26 Ilu Ilu 28 →

1Anyala isi banyere echi,

2Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.27:2 Etola onwe gị, chere ka ndị ọzọ too gị

3Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ,

4Iwe na-emebi ihe,

5Mba abara nʼihe ka mma

6Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ,

7Mmanụ aṅụ adịghị atọ onye rijuru afọ ụtọ;

8Nwoke na-akpafu site nʼụlọ ya

9Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,

10Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.

11Nwa m, obi ga-atọ m ụtọ nke ukwuu ma a sị na ị ga-amụta ihe!

12Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya.

13Chịrị uwe onye ahụ nke naara onye mba ọzọ na mbe.

14Ọ bụrụ na onye ọbụla e jiri oke olu gọzie onye agbataobi ya nʼisi ụtụtụ

15Mmiri na-ata nʼime ụlọ mgbe mmiri na-ezo

16Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe,

17Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,

18Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,

19Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri

20Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi,

21Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo

22Nʼagbanyeghị na ị ga-egwepịa onye nzuzu nʼime ikwe,

23Lezie ọrụ gị anya nke ọma,

24nʼihi na akụnụba adịghị adịgide.

25Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta,

26Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi,

27Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri,

← Ilu 26 Ilu Ilu 28 →