We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 25

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 24 Ilu Ilu 26 →

1Ndị a bụkwa ilu Solomọn, nke ndị ozi Hezekaya eze ndị Juda dekọtara nʼakwụkwọ.

2Ọ bụ nsọpụrụ Chineke izobe okwu,

3Dịka ịdị elu nke eluigwe, dịka ịdị omimi nke ala,

4Wepụ ihe ahụ niile na-ekpuchi mma ọlaọcha,

5wezugakwa ndịisi nʼeme ajọ ihe nʼihu eze,

6Egosipụtala onwe gị nʼihu eze,

7ọ ga-aka mma ma ọ bụrụ na ọ si gị, “Rigota nʼebe a,”

8e mekwala ngwangwa ịga nʼụlọikpe,

9Ọ bụrụ na gị na onye ọzọ enwee esemokwu, dozienụ ya nʼonwe unu,

10ma ọ bụghị ya, onye nụrụ ya nwere ike menye gị ihere,

11Ndụmọdụ e nyere nʼoge kwesiri ekwesi

12Dịka ọlantị ọlaedo maọbụ ihe ịchọ mma nke ọlaedo mara mma

13Onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ntute na ndụ,

14Onye ahụ na-adịghị emezu nkwa o kwere

15Nwee ndidi, nʼikpeazụ ị ga-enwe mmeri,

16Mmanụ aṅụ ọ na-atọ gị ụtọ?

17Ejela ileta onye agbataobi gị mgbe mgbe,

18Onye na-agbagịde onye agbataobi ya ama ụgha,

19Ịtụkwasị onye aghụghọ obi nʼoge nsogbu dị ka iji eze na-eme ndakapụ ata ihe,

20Dịka onye e yipụrụ uwe nʼụbọchị oyi ụgụrụ,

21Ọ bụrụ na agụụ na-agụ onye iro gị, nye ya nri ka o rie,

22Mgbe ị na-eme nke a, ị na-agụkwasị icheku ọkụ na-ere ere nʼisi ya,

23Dịka ifufe si nʼugwu si eweta mmiri ozuzo,

24Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ

25Oziọma e sitere na mba dị anya nata

26Onye ezi omume nke kwenyere nʼihe onye na-emebi iwu kwuru

27Dịka ịracha mmanụ aṅụ hie nne si jọọ njọ,

28Nwoke ọbụla na-adịghị achị mmụọ ya

← Ilu 24 Ilu Ilu 26 →