1Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri,
2tụkwasị mma nʼakpịrị gị,
3Achọsila nri ụtọ ya ike,
4Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya,
5Nʼihi na akụ nwere ike ifu
6Erila nri onye aka ntagide na-enye gị.
7Nʼihi na ọ bụ ụdị mmadụ ahụ
8Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i riri
9Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu,
10Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala ya
11nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;
12Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;
13Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.
14Jiri mkpara tie ya ihe
15Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuu
16Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụ
17Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,
18nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.
19Nwa m, nwee uche,
20Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,
21nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.
22Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,
23Zụta eziokwu, erekwala ya,
24Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.
25Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ.
26Nwa m, nye m obi gị
27Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi,
28Dịka onye ohi ka ọ na-echere
29Onye ka obi ya jupụtara nʼahụhụ? Onye nọ na iru ụjụ?
30Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,
31Elekwasịla mmanya anya mgbe ọ na-acha ọbara ọbara,
32Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọ
33Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya,
34Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri,
35Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ.