We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 22

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 21 Ilu Ilu 23 →

1Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ,

2Ma ogbenye ma ọgaranya bụ otu nʼihu Onyenwe anyị

3Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya,

4Obi umeala bụ egwu Onyenwe anyị,

5Ogwu na igbudu dị nʼụzọ onye na-emebi iwu;

6Kuziere nwantakịrị ka ọ họrọ ụzọ ziri ezi,22:6 Efe 6:4; 2Tm 3:15

7Dịka ọgaranya si achị ogbenye,

8Onye na-agha ikpe na-ezighị ezi dịka mkpụrụ, ga-ewe ajọ ihe dịka ihe ubi,

9Onye na-agbasapụ aka enye onyinye ga-abụ onye a gọziri agọzi,

10Chụpụ onye na-akwa emo, ise okwu ga-akwụsị,

11Onye na-ahụ ịdị ọcha nke obi nʼanya,

12Anya Onyenwe anyị na-echebe ihe ọmụma,

13Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼezi!

14Ọnụ nwanyị na-akwa iko bụ oke olulu,

15Obi ụmụntakịrị jupụtara nʼenweghị uche,

16Onye na-achọ uru site nʼimegbu onye na-enweghị ike,

17Lezie anya gee ntị nʼokwu niile nke ndị maara ihe,

18Ọ dị ụtọ ma idebe ha nʼobi gị,

19Ọ bụ ka ntụkwasị obi gị dị nʼime Onyenwe anyị,

20Ọ bụ na m edepụtabereghị gị iri ndụmọdụ atọ ndị a,

21Ha na-ezi gị ihe bụ ikwesi ntụkwasị obi na ikwu eziokwu.

22Emegbula ogbenye nʼihi na ọ bụ ogbenye.

23Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekwuchitere ha ọnụ ha

24Gị na onye na-ewe oke iwe abụla enyi,

25ma ọ bụghị ya, i nwere ike ịmụta ndụ ha,

26Abụla onye otu nʼime ndị na-anara ndị mmadụ akaebe

27Nʼihi na ọ bụrụ na i nweghị ego ị ga-eji kwụọ ụgwọ ahụ,

28Ehigharịla oke ala e tinyere site na mgbe ochie.

29Ị hụrụ mmadụ ahụ nke nwere ǹka nʼịrụ ọrụ ya nke ọma?

← Ilu 21 Ilu Ilu 23 →