We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 20

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 19 Ilu Ilu 21 →

1Mmanya bụ onye na-akwa emo. Onye mkpọtụ ka ihe ọṅụṅụ na-aba nʼanya bụ.

2Ọnụma eze na-emenye oke ụjọ nʼahụ dịka mbigbọ nke ọdụm;

3Ọ bụ ihe nsọpụrụ nye onye na-ezere okwu na ụka,

4Onye umengwụ adịghị arụ ọrụ ubi nʼoge ya.

5Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi,

6Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,

7Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke,

8Mgbe eze na-anọkwasị nʼocheeze ya ikpe ikpe,

9Onye pụrụ ị sị, “Emeela m ka obi m dị ọcha;

10Ihe ọtụtụ aghụghọ na ihe ọtụtụ nghọgbu,

11Ọbụladị ụmụntakịrị ka a na-amata site nʼomume ha niile,

12Ntị nke na-anụ ihe na anya nke na-ahụ ụzọ,

13Ahụla ịrahụ ụra nʼanya, ka ị ghara ịghọ onye ụkpa.

14“Lee, ihe a jọrọ njọ, ọ baghị uru,” ka onye na-azụ ahịa na-asị,

15Ọlaedo dị, na ọtụtụ rubi nʼebe ọ bara ụba,

16Chiri uwe onye ahụ naara onye mba ọzọ nʼaka mbe.

17Nri e nwetara nʼụzọ aghụghọ na-atọ mmadụ ụtọ.

18Buru ụzọ nata ndụmọdụ tupu i mee ihe ọbụla ị chọrọ ime;

19Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị,

20Oriọna onye ahụ na-akọcha nne ya na nna ya

21Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ,

22A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.”

23Onyenwe anyị kpọrọ ihe ọtụtụ gbara iche iche asị,

24Onyenwe anyị na-eduzi nzọ ụkwụ niile nke mmadụ.

25Ime ngwangwa20:25 Ya bụ mgbe mmadụ na-echeghị uche mee nke a. doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnya

26Eze maara ihe na-afụchapụ ndị ajọ omume,

27Akọnuche mmadụ bụ ọkụ Onyenwe anyị ji enyocha mmụọ ya,

28Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi na-echebe eze,

29Ugwu a na-akwanyere ụmụ okorobịa bụ nʼihi ịdị ike ha,

30Ọkpọ na mmerụ ahụ na-ehichapụ ihe ọjọọ,

← Ilu 19 Ilu Ilu 21 →